Categories
ABÙ ỌMA

ABÙ ỌMA 117

1 Tonu Jehova, unu mba nile;

Janu Ya, unu ndi nile di iche iche.

2 N’ihi na ebere-Ya di ike n’aru ayi;

Ọzọ, ezi-okwu nke Jehova nādiru mb͕e ebighi-ebi.

Tonu Ja.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *